15 Ma mu onwem gēwere obi-utọ nile mefu ihe m'nwere kwe kwa ka emefusia mu onwem n'ihi nkpuru-obi-unu. Ọ buru na anamahubiga unu n'anya ókè kari, ànāhum n'anya nke-ntà kari?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 12
Echiche 2. Ndi Kọrint 12:15 na onodu