2. Ndi Kọrint 12:6 IGBOB

6 N'ihi na asi na agamachọ inya isi, m'gaghi-abu onye nēnweghi uche; n'ihi na m'gēkwu ezi-okwu: ma esepurum aka, ka onye ọ bula we ghara igu ihe bayerem kari ihe ọ huru na abum, ma-ọbu nke ọ nuru n'ọnum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 12

Echiche 2. Ndi Kọrint 12:6 na onodu