1 Pọl na Silvanọs na Timọti nēdegara nzukọ nke ndi Tesalọnaika nime Chineke, bú Nna-ayi, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, akwukwọ:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 1
Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 1:1 na onodu