Failimon 1:16 IGBOB

16 ọ dighi kwa ka orù ọzọ, kama ọ kariri orù, ọ di ka nwa-nna ahuru n'anya, nke kachasinu n'ebe m'nọ, ma nke kariri nke ahu nke-uku n'ebe i nọ, nime anu-aru na nime Onye-nwe-ayi kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Failimon 1

Echiche Failimon 1:16 na onodu