Jọn 15:5 IGBOB

5 Mu onwem bu osisi vine ahu, unu onwe-unu bu alaka nkem: Onye nānọgide nimem, Mu onwem kwa nime ya, onye ahu nāmi nkpuru ri nne: n'ihi na unu apughi ime ihe ọ bula ma Mu anọghi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 15

Echiche Jọn 15:5 na onodu