Jọn 15:6 IGBOB

6 Ọ buru na onye ọ bula anọgideghi nimem, atupu ya n'èzí dika alaka, ọ kpọnwu kwa; ha we chikọta ha, tubà ha n'ọku, ewe rechapu ha ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 15

Echiche Jọn 15:6 na onodu