Jọn 15:7 IGBOB

7 Ọ buru na unu nānọgide nimem, ọ buru kwa na okwum nānọgide nime unu, riọnu ihe o bula unu nāchọ, agēme-kwa-ra unu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 15

Echiche Jọn 15:7 na onodu