Jọn 18:3 IGBOB

3 Ya mere Judas, ebe ọ natara òtù ndi-agha, na ndi nēje ozi site n'aka ndi-isi-nchu-àjà na ndi-Farisi, ọ chiri oriọna na ọwa na ihe-agha bia n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18

Echiche Jọn 18:3 na onodu