Jọn 18:4 IGBOB

4 Ya mere Jisus, ebe Ọ matara ihe nile nābiakwasi Ya, Ọ pua, si ha, Ònye ka unu nāchọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 18

Echiche Jọn 18:4 na onodu