Jọn 19:29 IGBOB

29 Adọbara n'ebe ahu ite nke manya-vine b͕ara uka juru: ya mere ha were sponge nke manya-vine ahu b͕ara uka juru tukwasi n'elu osisi hyssop, che Ya n'ọnu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19

Echiche Jọn 19:29 na onodu