28 Mb͕e ihe a gasri, Jisus, ebe Ọ matara na ihe nile agwuwo ub͕u a, ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ we mezu, Ọ si, Akpiri nākpọm nku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19
Echiche Jọn 19:28 na onodu