Jọn 19:38 IGBOB

38 Ma mb͕e ihe ndia gasiri, Josef nke Arimatia, ebe o nēso uzọ Jisus, ma na nzuzo n'ihi egwu ndi-Ju, o kpere Pailat ka o bupu aru Jisus: Pailat we kwere ya. Ya mere ọ biara, bupu aru-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19

Echiche Jọn 19:38 na onodu