39 Nikọdimọs, onye biakutere Ya n'abali na mbu, bia-kwa-ra, nēweta myrrh na aloes agwara, ihe ra ka ọgu pound ise n'ọtùtù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19
Echiche Jọn 19:39 na onodu