Jọn 5:20 IGBOB

20 N'ihi na Nnam nāhu Ọkpara-Ya n'anya, nēgosi kwa Ya ihe nile Ya onwe-ya nēme: oké ọlu kari ndia ka Ọ gēgosi kwa Ya, ka o we ju unu onwe-unu anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5

Echiche Jọn 5:20 na onodu