Jọn 5:21 IGBOB

21 N'ihi na dika Nnam nēme ndi nwuru anwu ka ha si n'ọnwu bilie, dika Ọ nēme kwa ka ha di ndu, otú a ka Ọkpara-Ya nēme kwa ka ndi Ọ nāchọ di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 5

Echiche Jọn 5:21 na onodu