Jọn 9:17 IGBOB

17 Ya mere ha si onye-ìsì ahu ọzọ, Gini ka gi onwe-gi nēkwu bayere Ya, n'ihi na O meghere anya-gi? Ọ si, Ọ bu onye-amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:17 na onodu