Jọn 9:18 IGBOB

18 Ya mere ndi-Ju ekweghi okwu bayere ya, na o kpururi ìsì, na eme-kwa-ra ya ka ọ hu uzọ, rue mb͕e ha kpọrọ ndi muru onye ahu emere ka ọ hu uzọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:18 na onodu