Jud 1:9 IGBOB

9 Ma Maikael onye-isi-mọ-ozi, mb͕e ya na ekwensu nārurita uka banyere aru Moses, ka ọ nēkwugide ya, o nweghi anya-ike ikpe ya ikpé nkwulu, kama ọ siri, Ka Onye-nwe-ayi bara gi nba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jud 1

Echiche Jud 1:9 na onodu