Ndi Filipai 2:27 IGBOB

27 n'ihi na aru-ya adighi ike n'ezie, ọ nọ kwa nso ọnwu: ma Chineke mere ya ebere; ma ọ bughi nání ya onwe-ya, kama mu onwem kwa, ka m'we ghara inwe ihe-nwuta n'elu ihe-nwuta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 2

Echiche Ndi Filipai 2:27 na onodu