Ndi Filipai 2:28 IGBOB

28 Ya mere ọ nānukarim ọku n'obi iziga ya, ka ọ gābu, mb͕e unu huru ya ọzọ, ka unu we ṅuria ọṅu, ka mu onwem we nwe kwa ihe-nwuta nke dikariri ntà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 2

Echiche Ndi Filipai 2:28 na onodu