Ndi Filipai 2:29 IGBOB

29 Ya mere werenu ọṅù nile nara ya nke-ọma nime Onye-nwe-ayi; nāsọpuru-kwa-nu ndi di otú a:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 2

Echiche Ndi Filipai 2:29 na onodu