Ndi Filipai 2:30 IGBOB

30 n'ihi na ọ bu n'ihi ọlu Kraist ka ọ biaruru ọnwu nso, nēkwere itufu ndu-ya, ka o we mezu ihe fọduru unu ime n'ifè-òfùfè-unu n'ebe m'nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 2

Echiche Ndi Filipai 2:30 na onodu