Ndi Galetia 1:10 IGBOB

10 N'ihi na ọ̀ bu madu ka m'nēme ka ha kweye ub͕u a, ma-ọbu Chineke? ma-ọbu ànamachọ uzọ ime ihe gātọ madu utọ? ọ buru na anọm nēme ihe gātọ madu utọ, m'gaghi-abuwori orù nke Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1

Echiche Ndi Galetia 1:10 na onodu