Ndi Galetia 1:9 IGBOB

9 Dika ayi kwuworo n'oge gara aga, anamekwu kwa ya ub͕u a ọzọ, Ọ buru na onye ọ bula nēzì unu ozi ọma ọzọ tukwasi nke unu natara, ya buru anathema (onye mmegide).

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1

Echiche Ndi Galetia 1:9 na onodu