Ndi Galetia 2:20 IGBOB

20 Akpọgidekọwo mu na Kraist n'obe; ọ bughi kwa mu onwem nādi ndu ọzọ, kama ọ bu Kraist nādi ndu nimem ma ndu ahu m'nādi n'anu-aru ub͕u a, anamadi ya n'okwukwe, bú nke m'kwere n'Ọkpara Chineke, Onye hurum n'anya, rara kwa Onwe-ya nye n'ihim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 2

Echiche Ndi Galetia 2:20 na onodu