Ndi Galetia 4:24 IGBOB

24 Ma ewere ihe ndia ma atù: n'ihi na ndinyom abua ndia bu ọb͕ub͕a-ndu abua; otù si n'ugwu Sainai puta, nāmu umu nye n'orù, nwanyi ahu bu Hega.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4

Echiche Ndi Galetia 4:24 na onodu