25 N'ihi na Sainai nka bu ugwu di n'Arebia, ya na Jerusalem nke di ub͕u a kwu kwa: n'ihi na ọ nọ n'orù, ya na umu-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4
Echiche Ndi Galetia 4:25 na onodu