Ndi Galetia 5:13 IGBOB

13 N'ihi na unu onwe unu, umu-nnam, ka akpọrọ ka unu nwere onwe-unu; nání unu ewerela inwe-onwe-unu ahu nye ka ọ buru ihe anu-aru-unu gēji me ihe kama werenu ihunanya burita orù ibe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 5

Echiche Ndi Galetia 5:13 na onodu