Ndi Galetia 5:14 IGBOB

14 N'ihi na edebezuwo iwu nile n'otù okwu, bú nka; Hu onye-ab͕ata-obi-gi n'anya dika onwe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 5

Echiche Ndi Galetia 5:14 na onodu