Ndi Galetia 6:13 IGBOB

13 N'ihi na ndi kwere ka ebì ha úgwù, ọbuná ha onwe-ha adighi-edebe iwu; kama ha nācho ka ebì unu úgwù, ka ha we nya isi n'anu-aru unu onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 6

Echiche Ndi Galetia 6:13 na onodu