Ndi Galetia 6:14 IGBOB

14 Ma Chineke ekwela ka m'nya isi, ma-ọbughi n'obe Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, nke esiteworo na ya kpọgide uwa n'ebe m'nọ, kpọgide kwa mu onwem n'ebe uwa di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 6

Echiche Ndi Galetia 6:14 na onodu