Ndi-Hibru 1:12 IGBOB

12 Dika ákwà-nb͕okwasi ka I gāpiakọta kwa ha,Dika uwe, agāb͕anwe kwa ha:Ma Gi onwe-gi bu Onye ahu Nke nādi mb͕e nile,Arọ-Gi nile agaghi-agwu kwa agwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 1

Echiche Ndi-Hibru 1:12 na onodu