34 N'ihi na unu ji obi so ndi nọ n'ab͕u hukọ ahuhu, unu were kwa ọṅù nara npunara ahu nke-ọma, bú nke apunara unu ihe nile unu nwere, ebe unu mara na unu nwere onwe-unu dika ihe unu nwere, bú ihe ka nma nke nādigide kwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 10
Echiche Ndi-Hibru 10:34 na onodu