Ndi-Hibru 11:1 IGBOB

1 Ma okwukwe bu ndabere nke ihe anēle anya, buru kwa nnwaputa nke ihe anāhughi anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11

Echiche Ndi-Hibru 11:1 na onodu