13 Ndia nile nwuru n'uzọ okwukwe, ebe ha anataghi nkwa ahu, kama ha huru ha-ri, si kwa n'ebe di anya kele ha, we kwuputa na ha bu ndi-ọbìa na ndi nọ dika ọbìa n'elu uwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11
Echiche Ndi-Hibru 11:13 na onodu