Ndi-Hibru 11:31 IGBOB

31 Okwukwe ka Rehab, bú nwanyi nākwa iko, ji ghara iso ndi nēkweyeghi ekweye lakọ n'iyi, ebe o were udo nata ndi ledoro obodo ahu anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11

Echiche Ndi-Hibru 11:31 na onodu