Ndi-Hibru 11:9 IGBOB

9 Okwukwe ka o ji biri dika ọbìa n'ala nke ekwere ya-ri na nkwa, dika ala nābughi nke aka ya, ebe o biri n'ulo-ikwū, ya na Aisak na Jekob, ndi soro ya nēketakọ otù nkwa ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 11

Echiche Ndi-Hibru 11:9 na onodu