Ndi-Hibru 12:25 IGBOB

25 Lezienu anya ka unu ghara iju Onye ahu nēkwu okwu. N'ihi na asi na ndi ahu ab͕anarighi Ya, mb͕e ha juru Onye ahu Nke nādu ha ọdú n'elu uwa, ayi onwe-ayi agaghi-ab͕anari Ya kari nke-uku, bú ndi nāb͕akuta Onye ahu azu Nke nādu ọdú site n'elu-igwe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 12

Echiche Ndi-Hibru 12:25 na onodu