Ndi-Hibru 13:16 IGBOB

16 Ma unu echezọla ime ihe di nma na ime ka unu na ndi ọzọ nwekọ ihe-unu: n'ihi na àjà di otú a nātọ Chineke ezi utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 13

Echiche Ndi-Hibru 13:16 na onodu