Ndi-Hibru 13:8 IGBOB

8 Jisus Kraist di otù aka ahu nnyahu na ta, ma rukwa mb͕e nile ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 13

Echiche Ndi-Hibru 13:8 na onodu