Ndi-Hibru 2:16 IGBOB

16 N'ihi na ọ bu ihe amara nke-ọma na ọ bughi ndi-mọ-ozi ka Ọ nējide aka, kama Ọ nējide nkpuru Abraham aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 2

Echiche Ndi-Hibru 2:16 na onodu