4 Chineke nēso kwa ha nāb͕akọ àmà, site n'ihe-iriba-ama na ọlu-ebube di iche iche, site kwa n'ọlu ike di iche iche, site kwa n'òkìkè nke Mọ Nsọ, dika ọchichọ nke aka Ya si di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 2
Echiche Ndi-Hibru 2:4 na onodu