Ndi-Hibru 3:12 IGBOB

12 Lezienu anya, umu-nnam, ka ajọ obi nke ekweghi-ekwe ghara idi nime onye ọ bula n'etiti unu ma eleghi anya, n'iwezuga onwe-ya n'ebe Chineke di ndu nọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 3

Echiche Ndi-Hibru 3:12 na onodu