Ndi-Hibru 3:2 IGBOB

2 na ọbu onye kwesiri ntukwasi-obi n'ebe Onye ahu nọ, bú Onye mere Ya ka Ọ buru Onye-ozi na Onye-isi-nchu-àjà, dika Moses di kwa n'èzi-na-ulo-Ya dum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 3

Echiche Ndi-Hibru 3:2 na onodu