Ndi-Hibru 3:6 IGBOB

6 ma Kraist kwesiri ntukwasi-obi dika Ọkpara, Nke bu onye-isi n'èzi-na-ulo-Ya; Onye ayi onwe-ayi bu èzi-na-ulo-Ya, ma ọ buru na ayi jidesie nkwuwa-okwu-ayi na inya-isi nke olile-anya-ayi ike rue ọgwugwu ihe nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 3

Echiche Ndi-Hibru 3:6 na onodu