Ndi-Hibru 4:10 IGBOB

10 N'ihi na onye bataworo n'izu-ike-ya, ya onwe-ya ezuwo kwa ike n'ọlu-ya nile, dika Chineke zuru ike n'ọlu nke aka Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 4

Echiche Ndi-Hibru 4:10 na onodu