Ndi-Hibru 4:13 IGBOB

13 Ọ dighi kwa ihe ekère èkè nke nāputaghi ihè n'iru Ya: kama ihe nile b͕a ọtọ buru kwa ihe emegheworo n'anya-Ya, bú Onye ayi gākọrọ akukọ bayere omume-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 4

Echiche Ndi-Hibru 4:13 na onodu