Ndi-Hibru 4:15 IGBOB

15 N'ihi na ayi enweghi onye-isi-nchu-àjà onye nāpughi iji obi so ayi hukọ ahuhu n'adighi-ike-ayi; kama ayi nwere Onye anwaworo n'ihe nile n'otù uzọ ahu anānwa ayi, ma O mehieghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 4

Echiche Ndi-Hibru 4:15 na onodu