Ndi-Hibru 5:1 IGBOB

1 N'ihi na onye-isi-nchu-àjà ọ bula, esi n'etiti madu weputa ya, ọ bu n'ihi madu ka anēdo ya onye-isi-nchu-àjà n'ihe diri Chineke, ka o we nēche onyinye na àjà di iche iche n'ihi nmehie n'iru Chineke:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 5

Echiche Ndi-Hibru 5:1 na onodu