Ndi-Hibru 5:13 IGBOB

13 N'ihi na onye ọ bula nke nēketa miri-ara bu onye akānwaghi ya n'okwu ezi omume; n'ihi na ọ bu nwa ọhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 5

Echiche Ndi-Hibru 5:13 na onodu